ONLINE CLASSES SS 3 IGBO AHA ONYENKUZI MAAZI
ONLINE CLASSES SS 3 IGBO AHA ONYENKUZI: MAAZI OKAFO C. C. KLAS: SS III SOBUJEKITI: IGBO LANGUAGE ISIOKWU: NLEGHACHIANYA AZU (TUM BOM) OGE: IRI ANO NA ISE DEETI: 07/07/20 Zaa Ajuju Dum 1. Mkpuruokwu a bu agadi nwere mkpuruudasusu ____(a) abuo (b) ato (ch) ano (d) ise (e) isii 2. Kedu nke esoghi n’udaaro? _____(a) I (b) a (ch) I (d) u (e) o 3. Otu na ndi a bu njiakpoike______(a) eze ndi di n’elu (b) egbugbereonu elu (ch) nkolo (d) odu akpo (e) akpo 4. Kedu nke e nwere ike inwe nnoko mkpachi mgbe a na-akpoputa ya ____(a) /o/ [b]. /u/ [ch]. /b/ [d]. /i/ [e] /o/ 5. Kedu ndi esohi n’udaike ndaputa? ____(a) /kp, gb/ (b) /f, g/ (ch). /k, d/ (d) /kw, gw/ (e) /p, b/
6. Otu n’ime ndi a bu udaimi. _____(a) /ny/ (b) /sh/ (ch) /ch/ (d) /i/ (e) /kp/ 7. Mgbe a na-akpoputa uda a, ihu ire na-emetu anyuru. Kedu nke o bu? ____(a)/b/ (b) /sh/ (ch) /ch/ (d) /i/ (e) /v/ 8. Kedu ndi bu udachii? ____(a) /f, s/ (b) /ch, j/ (ch) /z, v/ (d) /w, y/ (e) /gh, h/ 9. Nke bu mfinitiivu bu_________(a) oru (b) ikwu (ch) Ekwu (d) eme (e) aru 10. Kedu nke a na-emeputa site n’itinye nganiihu a ma o bu e n’isingwaa? ___Mmee (b) jerondu (ch) mfinitiivu (d) omee (e)omekangwa. 11, Nkejiokwu ole ka mkpuruokwu a, irighiri nwere? ______(a) ano (b) ise (ch) isii (d) asaa (e) asato 12. Tinye akara udaolu ka ogosiputa anu na-ebi n’ulo_____(Oke) 13. Tinye akaraudaolu ka ogosiputa akuku ahu e ji ebu ihe___(isi) 14. Mkpuruasusu ole ka mkpuruokwu a Akwukwo nwere? ____(a) Otu (b) abuo (ch) ato (d) isii (e) asaa 15. Horo nke e ji egbugbere onu abuo akpoputa. ____(a) /s/ (b) /gh/ (ch) /nw/ (d) /ch/ (e) /kp/
16. Ole ka udaimi igbo di? ____(a) isii (b) ise (ch) ano (d) ato (e) abuo 17. Ole ka udayii igbo di? ____(a) ato (b) abuo (ch) otu (d) ano (e) ise Utoasusu 18. Ahuru m nnunu n’ohia. N’ahiri a, “nnunu” bu omuma atu_____a. ahankwuwa b. ahankowa ch. Ahauche d. ahaizugbe e. ahaaka 19. E rere otu nkata ube puku naira abuo n’ahia. N’ahiriokwu a, “nkata ube” bu omumaatu______a ahaigwe b. ahankowa ch. Ahaizugbe d. Ahaomee e. ahaaka 20. Nwata a na-eji kpii. “Kpii” bu___a. ahaaka b. ahaizugbe ch. Ahankwuwa d. ahankowa e. ahaucheuda 21. O kwughi eziokwu. N’ahiriokwu a, “o” bu_____a. nnochinke b. nnochionye ch. Nnochionwe d. nnochimpesin e. nnochinkowa 22. Ulo ya enweghi oyiri. N’ahiriokwu a, “ya” bu____a. nnochimpesin b. nnochinke ch. Nnochionwe d. nnochionye e. nnochinkowa
23. E gbuola ndi ahu a mara ikpe onwu. N’ahiriokwu a, “ndi” bu_____a. nnochionwe b. nnochimpesin ch. Nnochionye d. nnochinke e. nnochinkowa 24. Nkechi puru ka mmiri na-ezo. N’ebe a, “ka” bu___a. nkowaaha b. nnochiaha ch. Njiko d. mbuuzo e. nnochinke 25. E mee ngwa e meghara odachi. N’ahiriokwu a, “odachi” bu___a. nkuwa b. nkowaaha ch. Mkpoaha d. ngwaa e. mbuuzo 26. Ulo akwukwo niile ga-emechi n’izu uka a. N’ahiriokwu a, “a” na-egosi___a. nkowaaha b. nnara ch. Njiko d. mbuuzo e. nruaka 27. Puku asato, nari isii na iri na ise e dere na figo putara___a. 8615 b. 865 ch. 8605 d. 86015 e. 815 28. Jegodu kporo m Pita. N’ahiriokwu a, “jegodu” bu_____a. ngwaa mfe b. ngwaa ukwu ch. Isingwaa d. nnyemakangwaa e. nsinangwaa 29. Nkwughari ana-atoka nwata ahu. N’ebe a, “nkwughari” bu___a. mfinitiivu b. ngwaa ukwu ch. Isingwaa d. nnyemakangwaa e. nsinangwaa
30. Nkwughari ana-atoka nwata ahu. N’ebe a, “nkwughari” bu___a. mfinitiivu b. ngwaa ukwu ch. Ngwaa mfe d. jerondu ukwu e. jerondu mfe 31. Udu ha ji eti egwu awaala. N’ahiriokwu a, “udu” bu____a. nsinuuda mkpoaha b. nsinuuda nkowaaha ch. Mburu d. ndika E. akpaalaokwu 32. Aguu agbaala ya ose n’anya. Atumatu okwu a bu omuma atu___a. akpaalaokwu b. nkwusara ch. Mmemmadu d. mburu e. ukabuilu 33. Odogwu ozara gbara Ada unyaahu. “Odogwu ozara” bu____a. ndika b. akpaalaokwu ch. Mburu d. mmemmadu e. urookwu 34. Anwunta o nwere ihe m mere gi? Nke a bu omumaatu___a. igbuduokwu b. nkwusara ch. Urookwu d. nhagideokwu e. egbeokwu 35. Enwe siri na o fuduru ntakiri ka iku ruo yam ma. Ahiriokwu a bu____a. nhagideokwu b. urookwu ch. Ekwuecheozo d. nkwusara asiniilu 36. Chike bu ononandu ahu onwa. Nke a bu____a. ekwuecheozo b. egbeokwu ch. Nhagideokwu d. igbuduokwu e. nkwuma 37. Akara e ji egosi udaala n’igbo bu____a. b. - ch. : d. . E / e.
38. Mkpuruokwu e dere nke oma n’ebe a bu____a. nga b. nma ch. Nbo d. mdo e. nfe 39. Mkpuruuda ya na “n” na-agako na mbido mkpuruokwu bu____(a) m (b) gb (ch) T (d) v (E) f 40. Gosi akara nke na egosiputa ihe e ji asu nri n’ebe a ___(Ikwe) Ntughari 41. Emeka likes to blow his trumpet. Emeka na-egbu odu mgbe obula, B. Emeka huru odu n’anya Ch. Emeka na-acho itiwa odu enyi D. Emeka ana-anyaka isi E. Igbu odu enyi ana-atoka Emeka. 42. A Stitch in time saves nine. A. Onye ruchaa n’oge o laa n’oge B. E mee ngwa e meghara odachi C. A kwachie ugbu a o gaghizi adoka D. A kwadowe n’ututu e ruo n’oge E. A kwachie n’oge a zoputa iteghete
43. A. B. C. D. E. 44. A. B. C. D. E. 45. A. B. C. D. E. She did not take her lunch before travelling. O richaghi nri tupu o gaa njem O bughi uzo rie nri tupu o gawa njem O righi nri ngwa tupu o gawa njem O bughi nri ehihie ya gawa njem O righi nri ehihie ya tupu o gawa njem. Ikenna read throughout the night for his examination. Ikenna na-eche maka ule ya abali niile. Ikenna aguchaala akwukwo abali maka ule ya Ikenna choro igu akwukwo n’abali maka ule ya Ikenna muru anya n’abali n’ihi ule ya Ikenna guru akwukwo abali niile maka ule ya The students settled their differences peacefully. Umu akwukwo ahu doziri esemokwu ha n’udo Umu akwukwo ahu doziri esemokwu ahu Umu akwukwo ahu achoghi idozi esemokwu ha n’udo Umu akwukwo ahu doziri ndiiche ha n’udo Umu akwukwo ahu doziri ihe di iche n’udo
46. A. B. C. D. E. 47. A. B. C. D. E. 48. A. B. C. D. E. Okeke left here a fortnight ago Okeke hapuru ebe a izu ano gara aga. Okeke hapuru ebe a abali ano gara aga Okeke hapuru ebe izu uka abuo gara aga. Okeke hapuru ebe a abali nke ano gara aga Okeke hapuru ebe a izu abuo gara aga. Nneka is a mother of four Nneka ga-abu nne nke ano Nneka ji umu ano Nneka bu nne nke ano Nneka bu nke ano nne muru Nnkea kwesiri iji umu ano The woman had a stillbirth. Nwaanyi ahu muru nwa ebeghi akwa Nwaanyi ahu muru nwa nwuru anwu Nwaanyi ahu nwere nwa nwuru anwu Nwaanyi ahu muru nwa akaghi aka. Nwaanyi ahu muru nwa anaghi emeghari ahu.
49. She came on foot ___ A. O biara n’ukwu B. O ji ukwu bia C. O jere ije bia D. O ji ukwu gaa 50. All eyes were on him A. Ndi mmadu lere ya B. Anya niile di ya n’ahu C. Ndi mmadu lekwasara ya anya D. Mmadu dum wukwasara ya anya.
- Slides: 9