ONLINE CLASSES SS 2 IGBO AHA ONYENKUZI MAAZI
ONLINE CLASSES SS 2 IGBO AHA ONYENKUZI: MAAZI OKAFO C. C. KLAS: SS II SOBUJEKITI: IGBO LANGUAGE ISIOKWU: OKWUEKELESU NA OKWUNGON OGE: IRI ANO NA ISE DEETI: 07/07/20 OKWUEKELESUU NA OKWU MBUMNUCHE. Mbumunuche: Tutu ngwucha omumu ihe a, umuaka ga-enwe ike Kowaputa ndiiche okwu ngon na okwu ekelesun Wega okwu di n’ekelesun na okwu ngon Na nke taa anyi ga-ebu uzo kowa isiokwu abuo a: Okwu ngom / Ahiringom bu okwu otu onye kwuru nke onye ozo na-ekwughari maobu deputa otu o siri masi ya.
O bu ezie na o bu ihe onye mbu kwuru ka onye nkwughari kwukwara mana a na-agbanwe okwu ole na ole. Ahaozo a na-akpo Okwungom bu Okwu ozi. A naghi etinye okwungom n’ime rikom ngwu. Omumaatu: Okwuekelesuu: “Chima siri Nwadila m biara unyaahu” Okwungom: “Chima siri na nwadiala ya biara ubochi gaara aga. Okwu ekelesuu: “Onyenkuzi siri, “umuazu a bianu ebe a” Okwu ngom: onye nkuzi siri umuazi ahu bia ebe ahu. Nkowa Banyere Ntughari Okwuekelesuu n’okwungom Nnochiaha onye mbu Pesim mbu m maobu mu na onye abuo Pesin nke abuo (gi I, I) ga-abuzi onye nke ato ya
Okwuekelesuu Okey siri, “Nye m ego m” Okwungom: Okey siri ya nye ya ego ya A na-eji ma atughari ahiriajuju o buruzia ahirinkwusa Omumaatu: Okwuekelesu: Okey juru ya si, “I na-esi nri” Okwungom: Okey juru ya ma o na-esi nri. A na-agbanwo nruka o buruzia ahu Omumaatu: Obi siri, “Nke a amaka” Okwuekelesu: Obi siri na nke ahu amaka. Okwu ndi na-eziputa oge. Omumaatu: Taa ga-agbanwe buruzia ubochi ahu. Ugbu a : Ubochi gara aga Echi: Ubochi na-eso ubochi ahu.
MMECHI NA NWALE Zaa ajuju dum. 1. Mee ahiriokwu ndi a ka ha buru ahiringom i. O siri, “Okwu agwula”. ii. Obi siri, “Aga m abia be gi taa” iii. Okonkwo siri “Ulo a bu ulo okeke” iv. Obi siri, “Ugbua ka m na-abata” 2. Mee ahiringom ndi a ka ha buru ahiriekelesu i. Nkechi siri na ubochi ahu bu uka ii. Ha siri na ha biara ubochi gaara aga iii. O siri ka o weta ya ebe ahu iv. Chinelo siri ya nye ya ego ya.
- Slides: 4